Ọpụpụ 25:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Otu isi ga-adị n’okpuru alaka abụọ mbụ ga-esi n’okporo ahụ apụta, otu isi ga-adịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, otu isi adịrịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, ya bụ, alaka isii ndị ga-esi n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* apụta.
35 Otu isi ga-adị n’okpuru alaka abụọ mbụ ga-esi n’okporo ahụ apụta, otu isi ga-adịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, otu isi adịrịkwa n’okpuru alaka abụọ ọzọ na-eso ha, ya bụ, alaka isii ndị ga-esi n’okporo ihe ahụ e ji adọsa ọkụ* apụta.