-
Ọpụpụ 26:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ dụnye oghere n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu ise a dụkọtara ọnụ, ị ga-emekwa otu ihe ahụ n’ọnụ ọnụ ákwà ụlọikwuu nke ọzọ a dụkọtara ọnụ, n’ebe a ga-ejikọta ya na nke ọzọ.
-