-
Ọpụpụ 26:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ebe mafọrọ n’ákwà ụlọikwuu ahụ ga-awụdata awụdata. Ọkara ákwà ụlọikwuu ahụ mafọrọ amafọ ga-awụchi azụ ụlọikwuu ahụ.