Ọpụpụ 26:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ogidi ise maka ákwà ngebichi* ahụ ma jiri ọlaedo machie ha. Ị ga-eji ọlaedo rụọ ihe a ga-eji ekonye ihe na ha, jirikwa ọla kọpa kpụọ ntọala ise nwere oghere a ga-akwụnye ogidi ndị ahụ na ha.
37 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ogidi ise maka ákwà ngebichi* ahụ ma jiri ọlaedo machie ha. Ị ga-eji ọlaedo rụọ ihe a ga-eji ekonye ihe na ha, jirikwa ọla kọpa kpụọ ntọala ise nwere oghere a ga-akwụnye ogidi ndị ahụ na ha.