-
Ọpụpụ 27:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 A ga-enwe ákwà mgbochi ndị ga-adị n’akụkụ ebe ọdịda anyanwụ ogige ahụ. Ha ga-adị kubit iri ise n’obosara, nweekwa ogidi iri na ntọala iri ndị nwere oghere.
-