-
Ọpụpụ 28:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị ọrụ nwere nkà ga-eji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin kpaa ha.
-