Ọpụpụ 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ha ga-eji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa efọd ahụ, a ga-akpakwa ihe ịchọ mma na ya.+
6 “Ha ga-eji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa efọd ahụ, a ga-akpakwa ihe ịchọ mma na ya.+