Ọpụpụ 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A ga-eji ihe ndị e ji kpaa efọd ahụ kpaa eriri*+ ga-adị na ya, nke a ga-eji na-ekegide ya, ya bụ, ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa.
8 A ga-eji ihe ndị e ji kpaa efọd ahụ kpaa eriri*+ ga-adị na ya, nke a ga-eji na-ekegide ya, ya bụ, ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa.