Ọpụpụ 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ị ga-etinye nkume abụọ ahụ n’ubu efọd ahụ ka ha bụrụ nkume ncheta maka ndị Izrel.+ Erọn ga-ebu aha ha n’ihu Jehova n’ubu ya abụọ ka ọ bụrụ ihe ncheta.
12 Ị ga-etinye nkume abụọ ahụ n’ubu efọd ahụ ka ha bụrụ nkume ncheta maka ndị Izrel.+ Erọn ga-ebu aha ha n’ihu Jehova n’ubu ya abụọ ka ọ bụrụ ihe ncheta.