Ọpụpụ 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Nkume ndị ahụ ga-adị ole aha ụmụ Izrel* dị, ya bụ, iri na abụọ. A ga-edenye aha nke ọ bụla otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara. Aha nke ọ bụla ga-anọchi anya otu ebo n’ime ebo iri na abụọ ahụ.
21 Nkume ndị ahụ ga-adị ole aha ụmụ Izrel* dị, ya bụ, iri na abụọ. A ga-edenye aha nke ọ bụla otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara. Aha nke ọ bụla ga-anọchi anya otu ebo n’ime ebo iri na abụọ ahụ.