Ọpụpụ 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ dị okirikiri ma kwụnye ha n’ime akpa ahụ a na-anya n’obi, n’isi isi ya abụọ, ka ha chee efọd ahụ ihu.+
26 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ dị okirikiri ma kwụnye ha n’ime akpa ahụ a na-anya n’obi, n’isi isi ya abụọ, ka ha chee efọd ahụ ihu.+