Ọpụpụ 28:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ ọzọ dị okirikiri n’ihu efọd ahụ. Ọ ga-adị n’ebe mgbada efọd ahụ, n’akụkụ ebe a ga-ejikọta ya, n’elu ebe eriri* efọd ahụ ga-adị.+
27 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ ihe abụọ ọzọ dị okirikiri n’ihu efọd ahụ. Ọ ga-adị n’ebe mgbada efọd ahụ, n’akụkụ ebe a ga-ejikọta ya, n’elu ebe eriri* efọd ahụ ga-adị.+