Ọpụpụ 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 A ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ndị ahụ dị okirikiri ga-adị n’akpa ahụ a na-anya n’obi na ihe ndị ahụ dị okirikiri ga-adị n’efọd ahụ. Ọ ga-eme ka akpa ahụ a na-anya n’obi dịrị n’elu efọd ahụ, n’elu ebe eriri* efọd ahụ ga-adị.
28 A ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ndị ahụ dị okirikiri ga-adị n’akpa ahụ a na-anya n’obi na ihe ndị ahụ dị okirikiri ga-adị n’efọd ahụ. Ọ ga-eme ka akpa ahụ a na-anya n’obi dịrị n’elu efọd ahụ, n’elu ebe eriri* efọd ahụ ga-adị.