Ọpụpụ 28:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Mgbe Erọn na-abata n’Ebe Nsọ, ọ ga-ebu aha ụmụ Izrel* n’obi ya n’akpa ahụ a na-anya n’obi nke e ji ekpe ikpe, ka ọ bụrụ ihe ncheta mgbe niile n’ihu Jehova.
29 “Mgbe Erọn na-abata n’Ebe Nsọ, ọ ga-ebu aha ụmụ Izrel* n’obi ya n’akpa ahụ a na-anya n’obi nke e ji ekpe ikpe, ka ọ bụrụ ihe ncheta mgbe niile n’ihu Jehova.