Ọpụpụ 28:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ị ga-etinye Yurim na Tọmịm*+ n’akpa ahụ a na-anya n’obi nke e ji ekpe ikpe. Ha ga na-adị n’elu obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova. Erọn ga-ebukwa ihe e ji ekpe ikpe gbasara ndị Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:30 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1908
30 Ị ga-etinye Yurim na Tọmịm*+ n’akpa ahụ a na-anya n’obi nke e ji ekpe ikpe. Ha ga na-adị n’elu obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova. Erọn ga-ebukwa ihe e ji ekpe ikpe gbasara ndị Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile.