Ọpụpụ 28:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ ga-enwe oghere n’etiti ebe elu ya.* Onye na-akpa ákwà ga-akpa ọnụ ọnụ oghere ya ahụ akpa gburugburu. Ọ ga-adị ka oghere na-adị n’uwe agha, ka ọ ghara ịdọka adọka.
32 Ọ ga-enwe oghere n’etiti ebe elu ya.* Onye na-akpa ákwà ga-akpa ọnụ ọnụ oghere ya ahụ akpa gburugburu. Ọ ga-adị ka oghere na-adị n’uwe agha, ka ọ ghara ịdọka adọka.