-
Ọpụpụ 28:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie kpaa ihe yiri mkpụrụ osisi pomigranet gburugburu ọnụ ọnụ ala ya, tinyekwa mgbịrịgba ọlaedo n’agbata ihe ndị ahụ yiri mkpụrụ osisi pomigranet gbaa gburugburu.
-