-
Ọpụpụ 28:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 I tinye otu mgbịrịgba ọlaedo, gị etinye otu ihe yiri mkpụrụ osisi pomigranet. I tinye otu mgbịrịgba ọlaedo ọzọ, gị etinyekwa otu ihe yiri mkpụrụ osisi pomigranet. Ị ga-eme ya otú ahụ gburugburu ọnụ ọnụ ala uwe ahụ na-enweghị aka.
-