Ọpụpụ 28:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Erọn ga-eyi ya mgbe ọ na-eje ozi. A ga na-anụkwa ụda mgbịrịgba ndị ahụ mgbe ọ na-abanye n’ụlọikwuu n’ihu Jehova nakwa mgbe ọ na-apụta, ka ọ ghara ịnwụ.+
35 Erọn ga-eyi ya mgbe ọ na-eje ozi. A ga na-anụkwa ụda mgbịrịgba ndị ahụ mgbe ọ na-abanye n’ụlọikwuu n’ihu Jehova nakwa mgbe ọ na-apụta, ka ọ ghara ịnwụ.+