Ọpụpụ 28:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe mbadamba na-egbuke egbuke ma dee ‘Jehova bụ Onye dị nsọ’ na ya. A ga-edenye ya otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara.+
36 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe mbadamba na-egbuke egbuke ma dee ‘Jehova bụ Onye dị nsọ’ na ya. A ga-edenye ya otú e si akanye akara na mgbaaka e ji aka ihe akara.+