Ọpụpụ 28:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+
40 “Ị ga-emere ụmụ Erọn ndị nwoke uwe mwụda, ákwà a na-eke n’úkwù, na ákwà isi,+ bụ́ ndị ga-achọ ha mma ma mee ka ha nwee ùgwù.+