Ọpụpụ 28:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ị ga-eyiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị nwoke uwe ndị ahụ. Ị ga-ete ha mmanụ,+ mee ha ndị nchụàjà*+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.
41 Ị ga-eyiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị nwoke uwe ndị ahụ. Ị ga-ete ha mmanụ,+ mee ha ndị nchụàjà*+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.