Ọpụpụ 28:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eyi ha mgbe ha na-abata n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha na-abịa n’ebe ịchụàjà ka ha jee ozi n’ebe nsọ, ka ikpe ghara ịma ha, ha ewee nwụọ. Ọ bụ iwu ya na ụmụ* ya ndị ga-anọchi ya ga na-edebe mgbe niile.
43 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eyi ha mgbe ha na-abata n’ụlọikwuu nzute ma ọ bụ mgbe ha na-abịa n’ebe ịchụàjà ka ha jee ozi n’ebe nsọ, ka ikpe ghara ịma ha, ha ewee nwụọ. Ọ bụ iwu ya na ụmụ* ya ndị ga-anọchi ya ga na-edebe mgbe niile.