Ọpụpụ 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-achịrịzi uwe ndị ahụ+ yiwe ha Erọn, ya bụ, uwe mwụda, uwe na-enweghị aka nke efọd ga-adị n’elu ya, efọd, na akpa a na-anya n’obi. Ị ga-ekekwa ya eriri* efọd ahụ gburugburu úkwù ya.+
5 Ị ga-achịrịzi uwe ndị ahụ+ yiwe ha Erọn, ya bụ, uwe mwụda, uwe na-enweghị aka nke efọd ga-adị n’elu ya, efọd, na akpa a na-anya n’obi. Ị ga-ekekwa ya eriri* efọd ahụ gburugburu úkwù ya.+