Ọpụpụ 29:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Weretụ ọbara ahụ dị n’ebe ịchụàjà na mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ fesa n’ahụ́ Erọn nakwa n’uwe ya, fesakwa n’ahụ́ ụmụ ya ndị nwoke nakwa n’uwe ụmụ ya ndị nwoke, ka ya na uwe ya na ụmụ ya ndị nwoke na uwe ha wee dị nsọ.+
21 Weretụ ọbara ahụ dị n’ebe ịchụàjà na mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ fesa n’ahụ́ Erọn nakwa n’uwe ya, fesakwa n’ahụ́ ụmụ ya ndị nwoke nakwa n’uwe ụmụ ya ndị nwoke, ka ya na uwe ya na ụmụ ya ndị nwoke na uwe ha wee dị nsọ.+