Ọpụpụ 29:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ bụrụ na e nwee anụ fọrọ n’anụ àjà ahụ e ji họpụta ndị nchụàjà ma ọ bụ achịcha fọrọ n’achịcha ahụ ruo ụtụtụ, ị ga-akpọ ya ọkụ.+ A gaghị eri ya eri n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ.
34 Ọ bụrụ na e nwee anụ fọrọ n’anụ àjà ahụ e ji họpụta ndị nchụàjà ma ọ bụ achịcha fọrọ n’achịcha ahụ ruo ụtụtụ, ị ga-akpọ ya ọkụ.+ A gaghị eri ya eri n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ.