Ọpụpụ 29:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 M ga-eme ka ụlọikwuu nzute nakwa ebe ịchụàjà dị nsọ, m ga-emekwa ka Erọn na ụmụ ya ndị nwoke dị nsọ,+ ka ha bụrụ ndị nchụàjà m.
44 M ga-eme ka ụlọikwuu nzute nakwa ebe ịchụàjà dị nsọ, m ga-emekwa ka Erọn na ụmụ ya ndị nwoke dị nsọ,+ ka ha bụrụ ndị nchụàjà m.