Ọpụpụ 30:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, dịrị otu kubit* n’ogologo, otu kubit n’obosara, na kubit abụọ n’ịdị elu. Ị ga-arụkọta ahụ́ ya na mpi ndị ga-adị na ya ka ha bụrụ otu.+
2 Ọ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, dịrị otu kubit* n’ogologo, otu kubit n’obosara, na kubit abụọ n’ịdị elu. Ị ga-arụkọta ahụ́ ya na mpi ndị ga-adị na ya ka ha bụrụ otu.+