Ọpụpụ 30:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị ga-anata ndị Izrel ego ọlaọcha ahụ ha ji gbara ndụ ha, jiri ya kwado ọrụ a na-arụ n’ụlọikwuu nzute, ka o wee bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta n’ihu Jehova, ka ọ bụrụ ihe unu ji agbara ndụ* unu.”
16 Ị ga-anata ndị Izrel ego ọlaọcha ahụ ha ji gbara ndụ ha, jiri ya kwado ọrụ a na-arụ n’ụlọikwuu nzute, ka o wee bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta n’ihu Jehova, ka ọ bụrụ ihe unu ji agbara ndụ* unu.”