Ọpụpụ 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Weta ihe ndị a kacha mma na-esi ísì ọma: mea kpụkọrọ akpụkọ dị narị shekel* ise (500), na sinamọn na-esi ísì ọma nke bụ́ ọkara ya, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise (250), kalamọs na-esi ísì ọma nke dị narị shekel abụọ na iri ise (250),
23 “Weta ihe ndị a kacha mma na-esi ísì ọma: mea kpụkọrọ akpụkọ dị narị shekel* ise (500), na sinamọn na-esi ísì ọma nke bụ́ ọkara ya, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise (250), kalamọs na-esi ísì ọma nke dị narị shekel abụọ na iri ise (250),