Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jiri ha mepụta mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. A ga-agwakọta ha nke ọma.*+ Ọ ga-abụ mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ.
25 Jiri ha mepụta mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ. A ga-agwakọta ha nke ọma.*+ Ọ ga-abụ mmanụ nsọ a ga-eji na-ete mmadụ mmanụ.