-
Ọpụpụ 30:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 A gaghị ete ya mmadụ n’ahụ́. Unu agaghịkwa eji ihe ndị e ji mee mmanụ a mepụta ihe ọ bụla. Ọ bụ ihe dị nsọ. Ọ ga na-abụrụ unu ihe dị nsọ.
-