Ọpụpụ 31:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu ga na-edebe Ụbọchị Izu Ike n’ihi na ọ bụụrụ unu ihe dị nsọ.+ A ga-egbu onye ọ bụla merụrụ ya. Onye* ọ bụla rụrụ ọrụ n’ụbọchị ahụ, a ga-egbu ya.*+
14 Unu ga na-edebe Ụbọchị Izu Ike n’ihi na ọ bụụrụ unu ihe dị nsọ.+ A ga-egbu onye ọ bụla merụrụ ya. Onye* ọ bụla rụrụ ọrụ n’ụbọchị ahụ, a ga-egbu ya.*+