Ọpụpụ 31:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Ọ bụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. Onye ọ bụla rụrụ ọrụ n’Ụbọchị Izu Ike, a ga-egbu ya.
15 E nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Ọ bụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. Onye ọ bụla rụrụ ọrụ n’Ụbọchị Izu Ike, a ga-egbu ya.