Ọpụpụ 32:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O buuru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya, ya adị ka ntụ.+ O fesasịkwara ya n’elu mmiri ma mee ka ndị Izrel ṅụọ ya.+
20 O buuru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya, ya adị ka ntụ.+ O fesasịkwara ya n’elu mmiri ma mee ka ndị Izrel ṅụọ ya.+