-
Ọpụpụ 32:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mosis hụrụ na ndị Izrel ekweghị nchịkwa maka na Erọn hapụrụ ha ka ha na-eme otú masịrị ha. Ha wee menye onwe ha ihere n’ihu ndị iro ha.
-