Ọpụpụ 32:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Gaa duru ndị a gawa n’ebe m gwara gị. Lee, mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ.+ M ga-atakwa ha ahụhụ maka mmehie ha n’ụbọchị m ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ya.” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:34 Amụma Daniel, p. 204-205
34 Gaa duru ndị a gawa n’ebe m gwara gị. Lee, mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ.+ M ga-atakwa ha ahụhụ maka mmehie ha n’ụbọchị m ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ya.”