Ọpụpụ 33:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ozugbo Mosis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata kwụrụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ mgbe Chineke na Mosis na-ekwurịta okwu.+
9 Ozugbo Mosis banyere n’ụlọikwuu ahụ, ogidi ígwé ojii+ na-agbadata kwụrụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ mgbe Chineke na Mosis na-ekwurịta okwu.+