Ọpụpụ 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mosis gwara Jehova, sị: “Lee, ị na-asị m, ‘Duru ndị a gawa,’ ma i mebeghị ka m mara onye ị ga-edunye m ka mụ na ya soro. I kwuokwala, sị, ‘Ama m gị nke ọma,* ihe gị masịkwara m.’
12 Mosis gwara Jehova, sị: “Lee, ị na-asị m, ‘Duru ndị a gawa,’ ma i mebeghị ka m mara onye ị ga-edunye m ka mụ na ya soro. I kwuokwala, sị, ‘Ama m gị nke ọma,* ihe gị masịkwara m.’