Ọpụpụ 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+
16 Oleekwanụ otú a ga-esi amata na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma i soro anyị gawa,+ ka mụ na ndị gị wee dị iche ná ndị niile ọzọ nọ n’ụwa?”+