Ọpụpụ 33:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M gafechaa, m ga-ewepụ aka m. Ị ga-ahụkwa azụ m, ma ị gaghị ahụ ihu m.”+