Ọpụpụ 34:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ugboro atọ n’afọ, ụmụ nwoke unu niile ga-abịa n’ihu ezi Onyenwe unu, bụ́ Jehova, Chineke Izrel.+