Ọpụpụ 34:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na m ga-achụpụrụ gị mba ndị ahụ,+ m ga-emekwa ka ala gị saa mbara. E nweghịkwa onye ga-achọ iwere ala gị mgbe ị na-aga n’ihu Jehova* bụ́ Chineke gị ugboro atọ n’afọ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:24 Ụlọ Nche,9/1/1998, p. 20
24 N’ihi na m ga-achụpụrụ gị mba ndị ahụ,+ m ga-emekwa ka ala gị saa mbara. E nweghịkwa onye ga-achọ iwere ala gị mgbe ị na-aga n’ihu Jehova* bụ́ Chineke gị ugboro atọ n’afọ.