Ọpụpụ 35:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa ga-adịrị unu nsọ. Ọ bụ ụbọchị izu ike a ga-edebere Jehova, nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Onye ọ bụla rụrụ ọrụ n’ụbọchị ahụ, a ga-egbu ya.+
2 E nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa ga-adịrị unu nsọ. Ọ bụ ụbọchị izu ike a ga-edebere Jehova, nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Onye ọ bụla rụrụ ọrụ n’ụbọchị ahụ, a ga-egbu ya.+