Ọpụpụ 35:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ‘Sinụ n’ihe ndị unu nwere wetara Jehova onyinye.+ Ka onye ọ bụla nwere obi inye ihe+ wetara Jehova onyinye: ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa,
5 ‘Sinụ n’ihe ndị unu nwere wetara Jehova onyinye.+ Ka onye ọ bụla nwere obi inye ihe+ wetara Jehova onyinye: ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa,