Ọpụpụ 35:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ihe e ji adọsa ọkụ*+ nke ga na-enye ìhè na arịa ya na ọkụ* ya nakwa mmanụ a ga-eji na-amụ ọkụ;+