Ọpụpụ 35:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye ọ bụla o metụrụ n’obi+ na onye ọ bụla ọ gụrụ agụụ* inye ihe bịara wetara Jehova onyinye a ga-eji arụ ụlọikwuu nzute, ihe ndị a ga-eji na-eje ozi na ya, nakwa ihe ndị a ga-eji mee uwe nsọ ndị ahụ. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:21 Ụlọ Nche,11/1/2000, p. 28-294/1/1995, p. 18
21 Onye ọ bụla o metụrụ n’obi+ na onye ọ bụla ọ gụrụ agụụ* inye ihe bịara wetara Jehova onyinye a ga-eji arụ ụlọikwuu nzute, ihe ndị a ga-eji na-eje ozi na ya, nakwa ihe ndị a ga-eji mee uwe nsọ ndị ahụ.