Ọpụpụ 35:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha nọ na-abịa, ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị, onye ọ bụla nke nwere obi inye ihe. Ha nọ na-eweta ọla a na-etinye n’uwe, ọla ntị, mgbaaka, ihe ndị ọzọ e ji achọ mma, na ụdị ihe ọ bụla e ji ọlaedo mee. Ha niile wetaara Jehova àjà ọlaedo.*+
22 Ha nọ na-abịa, ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị, onye ọ bụla nke nwere obi inye ihe. Ha nọ na-eweta ọla a na-etinye n’uwe, ọla ntị, mgbaaka, ihe ndị ọzọ e ji achọ mma, na ụdị ihe ọ bụla e ji ọlaedo mee. Ha niile wetaara Jehova àjà ọlaedo.*+