-
Ọpụpụ 35:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ndị niile nwere eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, ezigbo eri linin, ajị ewu, akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara, na akpụkpọ anụ sil wetara ha.
-