Ọpụpụ 35:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 O meela ka ya na Oholiab,+ nwa Ahisamak, onye ebo Dan, mara otú ha ga-esi akụziri ndị ọzọ ihe.